Ebube Gi

Ogoh Precious and Gospel Wills

Ebube Gi

Pre-Cleared
Title Ebube Gi
Artist Ogoh Precious and Gospel Wills
Year 2026
Released 2026-09-01
BPM 144
  • Composer

    Gospel Wills, Ogoh Precious

Lyrics

Ebube gi bata ebe ekere ogwu
ogwu ahu aruo
Onye eke eke enwere onwe ya
Onye kpuru isi ahuwa uzo
Onye ihe na esiri ike odiri ya nfe
Chukwu ebube bia o
Chukwu ebube bia o

Ebube gi na ejere ndi gi ozi
Ebube gi na agbara umu gi ogu
Ebube gi na emeri ekwensu
Ebube gi na ekwuru umu gi onu ha
Ebube gi mara mma, imara mma
Ibu Ebube na onwe gi

Ebube gi na ejere ndi gi ozi
Ebube gi na agbara umu gi ogu
Ebube gi na emeri ekwensu
Ebube gi na ekwuru umu gi onu ha

Ebube gi na ejere ndi gi ozi
Ebube gi na agbara umu gi ogu
Ebube gi na emeri ekwensu
Ebube gi na ekwuru umu gi onu ha

Ebube gi na ejere ndi gi ozi
Ebube gi na agbara umu gi ogu
Ebube gi na emeri ekwensu
Ebube gi na ekwuru umu gi onu ha
Ebube gi mara mma, imara mma
Ibu Ebube na onwe gi

  • Playlist
Title
Artist
Your playlist is currently empty.